TJS TurboFlux Journal System TurboFlux Journal System
Open Access Peer Reviewed
Research article open Vol. 8 No. 1 (2017)

AG?MAG? IGBO NA EKERECHI: NNYOCHA AB? EKERECHI A H??R? N’IJE ?WA

Nkoli Mercy Nnyigide · Pages 1-15 · January 12, 2021

Authors

  • Nkoli Mercy Nnyigide Corresponding author

Abstract

Ab? Igbo b? otu n’ime ngalaba ag?mag? Igbo. ?f?d? nd? odeab? Igbo na-esite n’ab? ha ezip?ta ekerechi d? iche iche. N’agbanyegh? na nd? odeab? Igbo na-ezip?ta ?t?t? ekerechi n’?r? ha, nch?p?ta na-egosi na ?f?d? nd? ?kamm?ta ag?mag? Igbo, nd? nt?le, nd? nk?zi na ?m? akw?kw? kara nwemmas? n’inyocha ihe nd? ?z? a na-ezip?ta n’ab? Igbo d? ka ihe gbasara nd?r?nd?r? ?ch?ch?, jenda, ekpemekpe, omenaala, usoro ?ch? nta ak?na?ba na ?haobodo, dgz. Nke a na-egosi na nd? a enwekebegh? mmas? n’inyocha ekerechi d? iche iche a na-ezip?ta n’ab? Igbo. Ebumnuuche nch?chaa b? ka a ch?p?ta ma o nwere mmek?r?ta d? n’etiti ag?mag? Igbo, ?kachas? ab? ederede Igbo na ekerechi. Na nch?cha a, e sitere n’akw?kw? ab? Igbo a kp?r? Ije ?wa h?r? ab? nd? a: “?nwa” na “Mmiri Ozuzo”. A gbasoro usoro at?t? nnyocha ag?mag? kegburugburu, ya b? ekokritisizimn’inyocha ab? ekerechi nd? a h??r?. Site na nt?cha e mere, nwanch?cha ch?p?tara na e nwere mmek?r?ta n’etiti ag?mag? Igbo, ?kachas? ab? Igbo na ekerechi. Nwanch?cha ch?p?takwara na ab? ederede Igbo b? ngalaba ag?mag? Igbo nd? odeab? na-agbadokar? ?kw? na ya ezip?ta ekerechi. Ach?p?takwara na ?f?d? nd? odeab? Igbo na-esite n’ab? ha too ekerechi, zip?ta nkamma ha na mmek?r?ta d? n’etiti mmad? na ekerechi. A na-at? anya na a ga-esite na nch?cha a mee ka mmek?r?ta a d? n’etiti ag?mag? Igbo, ekerechi, mmad? na gburugburu ya dowaga nd? ntule, nd? ?g??, nd? nk?zina ?m? akw?kw? anya. 

How to cite

No formats match your search.

Pick a style from the searchable list. Download uses the format currently selected.

Reference managers: RIS · BibTeX · EndNote

In-text (APA): (Nnyigide, 2021) · Nnyigide (2021)