TJS TurboFlux Journal System TurboFlux Journal System

Odibendi

Nnamdi Azikiwe University, Awka, Nigeria

Open Access Peer Reviewed
Research article open Vol. 1 No. 1 (2020)

ỌJỊ: ERIRI NJIKỌ ASỤSỤ NA OMENALA IGBO

Patrick Ik. Umezi · Pages 209-215 · December 15, 2022

Authors

  • Patrick Ik. Umezi Corresponding author

Abstract

Umị Edemede
Nchọcha a bụ maka ‗Ọjị: Eriri Njikọ Asụsụ na Omenala Igbo‘. N‘edemede a, e bu n‘obiịchọpụta etu emume ọjị si ejikọta asụsụ na omenala Igbo ọnụ. Mgbe e mechara nchọcha a, achọpụtara n‘ezie na ọjị bụ eriri jikọtara asụsụ na omenala Igbo ọnụ. Nke a na-apụta ihen‘ụzọ dị iche iche; dị ka mgbe a na-agọ ọjị Igbo n‘omenala Igbo, ọ bụ naanị n‘asụsụ Igbo kaa na-eme nke a, maka na ọjị anaghị anụ asụsụ Bekee. Nke ọzọ dị ka o si dị n‘omenala Igbo,ọji na-agwa ndị Igbo okwu site n‘ibe ole ọjị ahụ gbara. N‘otu aka ahụ, ndị Igbo na-eji ọjịagwa Chineke na ndị nna nna ha okwu n‘asụsụ Igbo.

How to cite

No formats match your search.

Pick a style from the searchable list. Download uses the format currently selected.

Reference managers: RIS · BibTeX · EndNote

In-text (APA): (Umezi, 2022) · Umezi (2022)