TJS TurboFlux Journal System TurboFlux Journal System

ODEZURUIGBO JOURNAL

Nnamdi Azikiwe University, Awka, Nigeria

Open Access Peer Reviewed ISSN: 2672-4243

Browse articles

30 published articles · chronological listing for readers and indexing

2022

4 on this page
Research article open Vol. 5 No. 1 (2021)

AKWAMOZU NWAỌKPỤ NA NNEWI N’OGE UGBU A: MGBANWE NA NSOGBU YA

Onyekelu Ann C, Ejioforbiri Chidimma A pp. 1-16

Ụmị edemedeAkwamozu nwaọkpụ bụ otu n'ime omenala e nwere na Nnewi nke e ji eme ka mkpụrụobi nwaọkpụnwụrụ anwụ laruo n'udo. Usoro akwamozu na Nnewi malitere n'oge gboo dịwa ire mana ọtụtụmgbanwe na nleghara anya batara na...

Research article open Vol. 5 No. 1 (2021)

Amụtaghị Nwa n’Alụmdi Na Nwunye n’Ala Igbo: Ọnọdụ ya n’Iduuazị A Họọrọ

Winifred Chiazo Okeke, Nonyelum Joy Moghalu (PhD) pp. 1-16

Ụmị edemedeỌmụmụ bụ ọrụ na ngọzi pụrụ iche na-esite n’ Alụmdi na Nwunye apụta nke bụ otu ụzọ agbụrụsi abawanye. Amụtaghị nwa bụ otu ihe na-eme alụmalụ ọ dị ka nke ihe ụtọ na-adịghị na ya, nke a bụ n’ihi ọtụtụ ihe nhujuan...

Research article open Vol. 5 No. 1 (2021)

ASỊNILU ỤMỤ ANỤMANỤ NA NSIRIHỤ NDỊ IGBO: NZIPỤTA ỌWA ECHICHE HA NWERE N’USORO AMỤMAMỤ NCHEKE

Florence Uju Ibeh PhD, Ifeyinwa Cordelia Isidienu PhD pp. 1-19

Ụmị edemede Nchọcha a bụ ntụcha agwara na njirimara asịnilu ụmụ anụmanụ na nsirihụ ndị Igbo n’usoro amụmamụ asụsụ ncheke. Amụmamụ asụsụ ncheke bụ amụmamụ na-elekwasị anya na nghọta. Ọ na- achọ ịmata ka mmadụ si echedebe...

Research article open Vol. 5 No. 1 (2021)

The Preliminary ODEZURUIGBO vol 5: preliminary ODEZURUIGBO vol 5

Dr. George Onwudiwe, Dr. Gladys Udechukwu, Dr. Christian E. C. Ogwudile

Nkọwa Jonal Odezuruigbo Odezuruigbo bụ Jonal nke Ngalaba Amụmamụ Igbo, Afirika na Nzikọrịta Ozi, Mahadum Nnamdị Azikiwe, Ọka. Aha a bụ okwu Igbo nke pụtara “Ihe jezuru ebe niile”. Ude ya na-edezu na mba niile site na Gọọ...

2021

8 on this page
Research article open Vol. 5 No. 1 (2021)

Evaluating Totemism in Some Igbo Culture Areas as an African Belief System

Anthonia Chinyere Ephraim-Chukwu pp. 30-43

This work evaluates totemism in Igbo culture as an African belief system. The younger generation is bereft of the knowledge of what totems are in Igbo culture because the missionaries that brought Christianity in Igbo la...

Research article open Vol. 5 No. 1 (2021)

ILU METỤTARA NKWỤ NA AKWỤ N’ALA IGBO

Onyinye Constance Amamgbo pp. 20-34

Ụmị edemedeNkwụ bụ otu n’ime osisi ndị Igbo ji eme ọnụ. Nke a na-egosị na ọ bụ isi sekpụ ntị n’osisi e nwere n’ala Igbo. Ọ bụ na nkwụ ka e si enweta akwụ e ji esi nri niile a na-esi n’ala Igbo. Ọbụ mkpa a akwụ na nkwụ dị...

Research article open Vol. 5 No. 1 (2021)

MWEPỤ N’OLU ỌKA SITE N’USORO ỤTỌASỤSỤ NNWOGHARỊ

Chiamaka Helen Akabogu, Christian E. C. Ogwudile (PhD) pp. 34-48

Ụmị edemedeNchọcha a nke isiokwu ya bụ “Mwepụ n’olu Ọka site n’usoro ụtọasụsụ Nnwogharị” bụ nke lebara anya n’ụdị mwepụ dị iche iche na-apụta n’olu Ọka. Ihe kpalitere mmụọ nwa nchọcha ileba anya n’isiokwu a bụ na e nwebe...

Research article open Vol. 5 No. 1 (2021)

NGOSI OGE NDỊNAZỤ NA NDỊNIHU N’OLU IKWO

Ifunanya Nzubechukwu Dimebo, Chinweude N. Ugochukwu pp. 49-62

Ụmị edemedeAsụsụ Igbo dị ka asụsụ mba ụwa nwere olumba dị iche iche ndị na-enye aka ikwalite ya. Olu Ikwo bụ otu n’ime olumba dị n’asụsụ Igbo nke tara akpụ ma na-agbagwojukwa ọtụtụ ndị Igbo anya. Ngosi oge bụ nkeji ngwaa...

Research article open Vol. 5 No. 1 (2021)

Ọmụmụ Asụsụ Igbo ka Ọ dị Taa n’Ụlọ Akwụkwọ dịgasị na Steeti Enugwu, Naịjirịa

Christian E. C. Ogwudile pp. 63-76

Ụmị edemedeIsiokwu nchọcha a bụ ọmụmụ asụsụ Igbo ka ọ dị taa n’ụlọ akwụkwọ dịgasị na Steeti Enugwu, Naịjirịa. Ebumnobi nchọcha a bụ ile anya mara ihe a ga-eme ka ọnọdụ ọmụmụ asụsụ Igbo gbanwee n’ọtụtụ ụlọ akwụkwọ dị na S...

Research article open Vol. 5 No. 1 (2021)

THE VALUE OF CLAY AS A MEDIUM OF SELFEXPRESSION IN ART

Ba.Ed, Mfa Okoye Hilary Chijioke pp. 17-29

The study is focused on clay as a medium of self-expression, in art and its value. A brief and simple explanation about clay is made, and also simple explanation about clay and its chemical contents and qualities as a me...

2020

8 on this page
Research article open Vol. 4 No. 1 (2020)

AMỤMAMỤ 6-3-3-4 NA ỌNỌDỤ ASỤSỤ N’ỤLỌ AKWỤKWỌ SEKỌNDỊRỊ

Peace Ebere Udensi, Joy Ifeadikanwa Obayi pp. 1-15

Asụsụ Igbo bụ asụsụ agaghị  ahapụ ahapụ n’obodo Naijịrịa. Nchọcha a lebara anya na “Amụmamụ 6-3-3-4 Na Ọnọdụ Asụsụ n’Ụlọ Akwụkwọ Sekọndịrị”. Amụmamụ 6-3-3-4...

Research article open Vol. 4 No. 1 (2020)

ỊGBA N’IRO NA MMETỌ UGWU NWAANYỊ N’AKWỤKWỌ NDỊ A HỌỌRỌ

Judith Chinenye Okafor, Chidimma Anthonia Ejioforbiri pp. 31-47

Alụmalụ bụ ezi njikọ juputara n’udo, ịhụnanya na anụrị. Mana n’ụwa anyị nọ taa, njikọ a bụzị nke juputara n’ọgbaaghara na katakata. Nke a bụ n’ihi nnukwu ajọ agwa ịgba n’iro...

Research article open Vol. 4 No. 1 (2020)

ỊKPỌLITE EZI AKPARAMAGWA NA USORO OBIBI NDỤ NDỊ IGBO

Esther Ogochukwu Akpulu pp. 81-92

Ọtụtụ ndị Igbo nọ na mwute n’ihi etu ihe ọjọọ si arị elu n’ala Igbo. Usoro ezi akapramagwa bara uru nke ha kwenyesịrị ike na ọ bụ ụzọ mmadụ kwesịrị isi bie ndụ dị ka nwkenye na...

Research article open Vol. 4 No. 1 (2020)

CHINESE COLOUR SYMBOLISM: IT’S SIGNIFICANCE TO THE IGBO

Miracle Uzochukwu Okafor pp. 215-225

Colour contains rich cultural, mythical, historical, religious, political, and linguistic connotations. In the field of human cognition, there are some differences in the selection and semantic association of colour and...

Research article open Vol. 4 No. 1 (2020)

INCULCATING DISCIPLINE IN THE YOUTHS THROUGH IGBO LITERATURE

Nonyelum Joy Moghalu pp. 157-167

The work examines Igbo literature as a school subject, as a medium of moral upbringing and character training of Nigerian youths. Igbo Literature, in this context, has the capacity to inculcate in the youths’ good mora...

Research article open Vol. 4 No. 1 (2020)

LANGUAGE AND THE DEVELOPMENT OF IGBO CULTURE

Ifeyinwa Cordelia Isidienu, Florence Uju Ibeh pp. 226-242

Language and culture are always interdependent. The evidence became obvious in recent times when Igbo culture became endangered, as Igbo language was on a downward trend and at the brink of becoming moribund. The cause o...

Research article open Vol. 4 No. 1 (2020)

MKPỤRỤỤDAASỤSỤ NA MKPỤRỤASỤSỤ: MYIRI HA NA MKPA HA DỊ N’ASỤSỤ IGBO

Ngozi Anyaku Kanu pp. 16-30

Ọtụtụ ndị mmadụ ji asụsụ eme ihe, mana ọ bụghị ọtụtụ n’ime ha maara maka ihe ndị na-emebe asụsụ. Ihe ndị na-emebe asụsụ anyị na-asụ asụ na-esite na mkpụrụụdaasụsụ n...