TJS TurboFlux Journal System TurboFlux Journal System

Reading

Articles

Open articles from journals published on TurboFlux Journal System.

Odibendi - Vol. 1 No. 1 (2020)
Odibendi Vol. 1 No. 1 (2020) Open Access

MPỤRỤICHE JI NA NKWENYE NDỊ IGBO

Ụmị EdemedeNdị Igbo nwere ọtụtụ akụkụ ọdịnala ma nke pụtakarịchara ihe n‘omenala ha bụ ji. E deelaọtụtụ edemede banyere ji n‘omenala Igbo, m...