ARỤMỌRỤ JI N’ALA NGWA: NTỤLE NKE UGBU A NA NKE GBOO
Ụmị EdemedeJi bụ otu n‘ime ihe gbara ọkpụrụkpụ a na-akọpụta n‘ọrụ ubi e ji mara ndị Ngwa. Ndị Ngwana-akọpụta ji ebe ọ na-ada ụda mere ha ji hiwe emume ichi Ezeji iji sọpụrụ ma kwanyereụmụ nwoke na-arụpụtakarịcha ji n‘ala...